N'ihi na iwu nke Mọ nke ndu nime Kraist Jisus mere ka m'pua n'aka iwu nke nmehie na nke ọnwu, nwere onwem.
NDI ROM 8:2
Mgbe echiche ụgha nke orịa ma ọ bụ nmehie n'anwa gị ọnwụnwa, jidesie Chineke na oyiyi Ya aka ike. Ekwela ka ihe ọbla n'eyighị Ya dịrị n'echiche gị.
Sayensi na Arụike nke nwere Nkpịsị-igodo eji akpọghe ihe edere n’Akwụkwọ nsọ, nke Mary Baker Eddy dere, ntụpe 495
Gịnị bụ Kristen Sayensi?
Inwere ike ịmepe mpe-mpe akwụkwọ anyị nke nasị “Gịnị bụ Kristen Sayensi?” Ọ genye gị nmalite ozi banyere Chineke na etu esi etinye Kristen Sayensi n’ọlụ, kọwa kwara gị ihe banyere The First Church of Christ, Scientist, na edemede ya nile
Nyocha ihe-ọgụgụ nile, akwụkwọ nile ebipụtara ebipụta, na ihe omume nile ndị neme ka anyị mara ihe, nke nakpọlite echiche anyị, bulie anyị elu, ma me ka nghọta anyị nwere banyere ọgwụgwọ ọrịa ime mmụọ dịwanye omimi.
Websaịt a neji kukis eme ka ọlụ ya naga n’iru, ma nadịwanye nma. Ya mere, dị ka ị nenyocha saịt ahụ ọ pụtara na ị nanabata ka anyị were kukis nalụ ọlụ.